2025: Ndebanye aha
Ndebanye aha maka tiketi Wikimania 2025 nke a ga-ele n'ikuku ịntanetị ebidola
[[foundation:Special:MyLanguage/Legal:Wikimania 2025 Registration Privacy Statement|Biko, gaa na registration privacy statement ka ị gụọ banyere ichekwaba ihe i dere banyere onwe gị.]]
Ihe Ndí A Ga-Amarịrị=

A zụrụchaala tiketi ịnọ ya na mmadụ maka ya bụ mmemme a ga-eme na Nairobi. Azịza ndị anyị nwetara riri anyị ọnụ. Ekele dịrị ndị niile debara aha sinyere anyị na Nairobi, ọ dị anyị ọsịịsọ anyị na unu iso mee mmemme ncheta afọ irí abụọ nke Wikimania
Biko sonyere anyị maka mmemme a nke a gá-eme n'ịntanetị!. Ndebanye aha maka nke ịntanetị a bụ n'elu ma bụrụ nke ga-adịgịdekwa ruo mgbe a gá-eme mmemme a. Ndị òtù nhazi mmemme a (COT) nọsi n'ọeụ Ike iwube mmemme n'ịntanetị nke ga-enwe ihe gá-eme ka mmetụta mmadụ na ibe ya dị ukwuu, karịa ka ọ dị na mbụ, na-enwe ohere ọhụrụ mmadụ na ibe ya, mmadụ na ndị n'akuzi ihe nakwa ya na ndị bịara ọgbakọ áhu ijikọta. Ọtụtụ narị ndị mmadụ edebanyelaeị aha isonye na nkea, anyị chọrọ ka gị kwa, nọrọ na ya. Debanye áhà ugbua k'I soro
Ọ bụrụ n'I natara nkwado n'efu ịbịa mmemme a n'onwe gị site n'aka Wikimedia Foundation, I ka ga enwekwa ike iji akara vaucha gị debanye áhà maka mmemme a n'efu, ebe ọ bụ n'edobelarị oche gị
Sonyeere anyị dịka anyi na-eme mmemme icheta Wikimania nọrọla afọ iri abụọ na mmadụ nakwa n'ịntanetị

Activities in Nairobi will kick off on August 5th with a pre-conference day featuring multiple gatherings and social events, including a special convening for users with extended rights, the WikiWomen Summit, and cultural tours of the city and its surroundings for those interested in exploring Nairobi.
From August 6–9, the main conference will unfold across several venues within Gigiri, Nairobi, a small and safe neighborhood known for its international character and bordering the beautiful Karura forest. Sessions, workshops, and meet-ups will all be within a short walk from each other.
Once you're registered, you’ll receive all the details—full schedule, venue maps, and everything you need to make the most of your Wikimania experience.
Karibu Nairobi

Nairobi offers a wide range of accommodation options. We've partnered with local hotels to offer Wikimania participants exclusive discounts. Explore the best hotel deals near Wikimania with this interactive map. There are a few partner airlines that are offering airfare discounts to Wikimania participants traveling to and from Nairobi (NBO).
For more information on how to prepare for your trip, how to get around Nairobi, and how to make the best of your time in Kenya, read the travel guide we have prepared for you! If you have any questions, feel free to email us at wikimaniawikimedia.org.