Wikimeniya
Biko, sonye anyi na Wikimaniya 2019, bido n'ụbọchị iri na anọ n'ọnwa Ọgụst ruo n'ụbọchị iri na asato.
Biko, sonye anyi na Wikimaniya 2019, bido n'ụbọchị iri na anọ n'ọnwa Ọgụst ruo n'ụbọchị iri na asato.
Ọgbakọ a ga ehiwe isi n'isi okwu e jiri hiwe ya:
Igwebike: Wikimidiya, Mmụta amamihe n'efu ya na mmepe ebumnobi ga-adigide nke ndi oyibo kpọrọ Sustainable Development Goals
Gini bụ Wikimeniya?
Wikimeniya bụ ọgbakọ a na-eme kwa afọ e ji eme-emume maka arụmarụ amamihe n'efu nile nke ndi hiwere ya bụ Wikimidiya Fandeshọn –
Commons,
MediaWiki,
Meta-Wiki,
Wikibooks,
Wikidata,
Wikinews,
Wikipedia,
Wikiquote,
Wikisource,
Wikispecies,
Wikiversity,
Wikivoyage,
Wiktionary – na ọgbakọ abali atọ nke a ga enwe mkparita ụka, nzukọ, ọzụzụ, ya n'ọmụm̀ụ ịhe. Ọtụtụ ndi ọrụ-akwụghi ụgwọ ya na ndi isi amamihe n'efu sitere na mba uwa nile ga agbakọ ikpa nkata ihe gbasara nsogbu ndi ha na enwe, arumaru ọhụrụ na etu esi eme ha, ya na itule uche na echiche ndi ọzọ.
Wikimeniya 2019 ga ehiwe isi n'ebe a n'akpọ Stockholm University, Sweden, bido n'abali nke iri n'anọ n'ọnwa Ọgụst ruo n'abali nke iri n'asato n'afọ 2019. Soro anyi n'akara nsuso mgbasa ozi anyi na: Facebook, Instagram ya na Twitter.
- Liljevalchs
- Museum of Medieval Stockholm
- Museum of Spirits
- Nobel Prize Museum
- The Royal Palace
- Skansen
- Storkyrkan
- Swedish History Museum
- Vrak – Museum of Wrecks
- The Royal Armoury
- Maritime Museum
- Swedish National Museum of Science and Technology
- Swedish Museum of Natural History
- Hallwyl Museum
Supporters