2023: Kọmiti Nkà Egoenyemaka
Appearance
16–19 August 2023, Singapore and Online
Diversity. Collaboration. Future.
Ndị òtù
- ndị nhazi
- Ndị otu kọmiti
- *Youngjin
- Anntinomy
- Dsvyas
- Joycewikiwiki
- Kitanago
- Luisina Ferrante (WMAR)
- Slashme
- RamzyM
- T Cells
- Violetova and Виолетова
- Ndị otu anaghị eme ntuli aka nwere ohere inweta ngwa data
- Onye njikwa mmemme WMF: Lisa McCabe
ọrụ
Kọmiti nyochaa enyemakaego bụ otu dị mkpa na ndị ọrụ afọ ofufo dị iche iche na-enyere aka na-eme mmemme mmụta
Ọrụ bụ isi nke ndị otu kọmitii tupu Wikimania bụ:
- Isonye na oge nzukọ ịntanetị na onye njikwa mmemme enyemakaego na ndị otu kọmitii ndị ọzọ.
- Nyochaa ma dezie ihe nzikọrịta ozi (dịka wiki enyemakaego, ajụjụ ngwa).
- Enyemaka na mkpebi a chọrọ n'aka nke ndị chọrọ enyemakaego.
- Nkwenye nke nlebara anya kwesịrị ekwesị yana oge nzaghachi ngwa ngwa maka ngwa enyemakaego Wikimania n'ọtụtụ asụsụ.
- Soro ndị otu mpaghara rụọ ọrụ.
A họpụtara ha na usoro ndị a:
- Ọ na-asụ Bekee nke ọma ma nwee ezigbo nka nzikọrịta ozi, ma ọ bụ nwee ike ịkpọ ndị otu/ndị nnọchi anya obodo na-enyere ha aka na ntụgharị asụsụ bekee.
- Nwere ezi uche ma nwee ike ijikwa ozi nzuzo nke onye anamachọihe, ma jiri ezi uche na-enyocha ndị ga-aga ime.
- Njikere nyochaa ngwa enyemakaego na nkeji mbụ nke afọ, oge atụmatụ bụ awa 30.
- inwe otu ma ọ bụ abụọ:
- garaburu Wikimania mbụ.
- amamihe siri ike gbasara ọrụ Wikimedia gazuru obodo ọnụ.
Ndị otu kọmitii ga-arụ ọrụ n'ime obodo. Ndị otu Wikimania mpaghara enweghị ike ịkwado nkwado ego maka mmefu njem ndị otu kọmitii ebe ọ bụ na ndị otu kọmitii nyocha enyemakaego nwere ike ọ gaghị etinye akwụkwọ maka enyemakaego n'onwe ha.
Usoro oge iheomume
Lee main page.