2023: Atụmatụ
Jump to navigation
Jump to search
16–19 August 2023, Singapore and Online
Maka ntinye mmemme, biko gaa na nke a
Ụbọchị a na-ele anya dị ka nke a:
August 15, Tuzdee': Mgbakọ tupu oge (ụbọchị nhọrọ). Ọzụzụ, nzukọ a haziri ahazi, nnọkọ nkịtị, ihe omume ndị ọzọ
August 16, Wednesday: Ọzụzụ, nzukọ a haziri ahazi, nnọkọ nkịtị, ihe omume ndị ọzọ. Imeghe plenary na mgbede
August 17, Tọzdee: Nzuko isi
August 18, Fraịdee: Ọgbakọ isi
August 19, Satọde: Ọgbakọ isi. Imechi plenary na mgbede
August 20, Sọnde: Post-conference (ụbọchị nhọrọ). Omenala na ihe nketa, ihe omume ndị ọzọ